Phyno, a rapper from PentHauze, introduces the song “Parcel.” it was released On March 20, 2014.
The track is taken from his debut studio album, “No Gut No Glory (NGNG).” The album has a total of 19 tracks.
‘Parcel,’ which includes Chigurl, is the album’s ninth tune.
Majorbanks hiehh heh
Imeee
Yo nwanne anyi na anu champagne ha kana anu panadol
Penthauze penthauze
Dey know say we fit nwa heh
Ihe ana aru odikwanu easy nwa eeh
Ihe nyi n’ aru di legit nwa.
Guys ekoo heh
Guys ekoo heh Ikopugo
Chicks ekoo aah
Chicks ekoo aah Ikopugo
I bus up the place hello wassup
Maka kama oga ado n’ ite ya dolu n’ afo
As onye mme mme no nooo
Anyi doputa parcel anyi aghaa
Anyi doputa parcel anyi awuoo
Anyi doputa parcel anyi ataaa
Anyi doputa parcel anyi awuoo
Spending the money n’ enu korota
Nwanne ndi owu n’ asa ana afuwacha
Ibu homebase ka isi esi bata
Imana fine girl k’ anyi n’ alabata
Ha fu gucci and fendi m’ anyi na adaputa
Ha si phyno nwero oso bia ebe a kpaputia ka osie
Iru efi ma anyi na amaputa
Okwa ntiye ishi n’ ogbe guys amaputa
Mme mme ebido m’ anyi burukwa bata
Anyi na agbakacha m’ anyi kwakuru bata
Ha mechiri onu uzo nsi azu uno bata
Nworu ugbo ga yankee nwe plane lota
Kita atogom bell ka m ebu ibu bata
And akpam azago maka m’ ibu bata
Dey know say we fit nwa heh
Ihe ana aru odikwanu easy eeh
Ihe nyi n’ aru di legit nwa
Guys ekoo heh
Guys ekoo heh Ikopugo
Chicks ekoo aah
Chicks ekoo aah
Abukwamu ajo nwa si window ba nne afo
I bus up the place helo wassup
Maka kama oga ado n’ ite ya dolu n’ afo
As onye mme mme no nooo
Anyi doputa parcel anyi aghaa
Anyi doputa parcel anyi awuoo
Anyi doputa parcel anyi ataaa
Anyi doputa parcel anyi awuoo
Kita nna amukezi ka m abu ola edo
And now, one obuna na ekwero na eko eko
Maka ha si na odika ma agwogo ogwu ego
Haaa
Kpoti, hapu kpoti
Muwa sikwa gutter, muwa aburo boti
Muwa anuyitego anya mu di doti dirty
Sonye nna acho bu nwata ga ariporumu n’ oti huhh
Anyi na atu vote iga eche n’okwa election
We pop bottles lyk is wedding reception
Ikponye onu nwanne kedu your question
Chelu ka n’ nye onyinye before nye gi attention
Heeh
Cause am balling like a baller
Money going taller
Energy mu solar
Chilling withi kola still like ifeoma and fola
And omelum mentelle tomorrow I’ll never call her
As innnnn
Dey know say we fit nwa heh
Ihe ana aru odikwanu easy eeh
Ihe nyi n’ aru di legit nwa
Guys ekoo heh
Guys ekoo heh Ikopugo
Chicks ekoo aah
Chicks ekoo aah Ikopugo
I bus up the place helo wassup
Maka kama oga ado n’ ite ya dolu n’ afo
As onye mme mme no nooo
Anyi doputa parcel anyi aghaa
Anyi doputa parcel anyi awuoo
Anyi doputa parcel anyi ataaa
Anyi doputa parcel anyi awuoo
She twerk it oya shake your behind eeh
Orubagom o orubagom o
Ocho iraputa muna aroba m, heeh
Baby tuo down nwayo heh
Shake ife a heeh
Ibu onye che cheee
Eh nwa shake ife a
Shakie ife a
Anyi na eme na parcel
He he he hee
Iwee way Thick
Uru dia
Ona imazii
Listen and enjoy “Phyno – Parcel” below!
Do you find Trendyhiphop useful? Click here to give us five stars rating!